Ọdịnani (African Traditional Religion)
Igbo Calendar: Ọnwa Uzọ, 13th Moon, Afọ 2025
Igbo Bụ Igbo Ụmụ Ududo Okwanka
Ụ́gbọ́ Chi Tàtà: Eke Chi
Aka Egede Àkàrà Chi: Aquarius ♒️
Ògụ́ Ọnwa: ofu
Ijite Tàtà: Ora na abo
Afia na Azụ Tàtà: Eke Ukwu
Àkàrà Igwe Ugbochi: Chi Ikenga
Anyị nọ na Ị́zù: Otu (1st week)
Ọnwa anyị bụ: Ọnwa Uzọ 🌙 13th moon.
Afọ: 2025
Oge: Ọkụ́ ọ̀la elekere isii nke Ụtụtụ (6:00 AM na Ala Dubai)
Oyibo Kalennda: 17th Feb
Ị bọola Chi
Ìsàlàchi Ụ̀tụtụ
Grand Rising; Kings & Queens.
Ògụ́àfọ̀ Ì̀gbò Afọ Ọhụrụ 2025: Febrúarị 28th
Ụga Anwụ ☀️ Era of Enlightenment, Innovation, Science, Technology & Knowledge.
Mgbe onye ji tete ụra—bù Ụ̀tụtụ ya…
“Ka chi gọzie anyị n’ụzọ anyị taa”
Ndị Igbo spirituality maka ànụ !!!
Ezeakonobi Arọh
Ọdịnani Library
Written 17 February 2026
Message Ezeakonobi Arọh
Have a question or feedback? Send it privately.
Comments (0)